Skip Navigation

Cine

Capas germinales y formación de órganos


 

14 días

Compre ahoraDe La biología del desarrollo prenatal

Guión: Na rahụrahụ izu abụọ na ọkara, epiblastị ekeputala akwara atọ nwere ọrụ ha pụrụ iche, ma ọ bụ ngidịrigi izizi, ana - akpọ ektodamụ, endodamụ, na mesodamụ.

Ektodamụ na eweputa ọtụtụ akụkụ gunyere ụbụrụ, ọgidigi azụ, irighiri akwara, anụ ahụ, mbọ, na ntụtụ isi.

Endodamụ na - ekepụta usoro nke akụkụ okuku ume na akụkụ ogwugwa nri, na-ewepụtakwa ọke ogan ndị dị oke mkpa dị ka umeji n’ononukporokọ.

Mesodamụ na - akpụpụta mkpụrụobi, akịrị, ọkpụkpụ, katileji [ya bụ ịhe dị na ahụ mmadụdịka ọkpụkpụ ma na-anọkwa anọ], mọzụlụ, sel ọbara, na akụkụ ndị ọzọgasi.

Todas las edades en referencia a la fecundación, no al último período menstrual.
 <  Anterior       Siguiente  > 
Desarrollo humano
Desarrollo humano
Corazón y sistema circulatorio
Corazón y sistema circulatorio
El plegamiento del embrión
El plegamiento del embrión
El plegamiento del embrión
El plegamiento del embrión
Desarrollo del corazón
Desarrollo del corazón
El embrión y el saco vitelino
El embrión y el saco vitelino
Previous Set Previous Picture Next Set Next Picture