Skip Navigation

Cine

ADN


 

Compre ahoraDe La biología del desarrollo prenatal

Guión: Kromozon iri anọ na isii nke zaigọtụ na - anọchite ihe pụrụ iche nke mbụ nke bụ njirimara agbụrụ zuru oke nke mmadụ ọhụrụ ahụ. Isi atụmaatụ a na - ebiri n’ime ntachiri ụmụ irighiri ihe gwọkọrọ agwọkọ nke ana - akpọ DNA. Ha na–ebu ndụmọdụ maka usoro otito nke ahụ niile.

Ụmụ irighi ihe a ana akpọ DNA yiri mbụbe ahikọrọ ahịkọ nke amara dịka heliks gbara mkpị. Ihe mebere ụkwụ mbube ndị a bụ ụmụ irighịri ihe ndị a gbara abụọ abụọ, ma ọ bụ ihe mgbakasi ukwu ana-akpọ Gwanine, sitosin, adenin, na tamin.

Gwanine na sitosin naanị na-agakọta, ebe adenin na tamin na - agakọtakwa.

Todas las edades en referencia a la fecundación, no al último período menstrual.
 <  Anterior    Ver fotos instantáneas    Siguiente  > 
ADN
ADN
Hasta el sol de ida y vuelta
Hasta el sol de ida y vuelta
Fecundación 1
Fecundación 1
Fecundación 2
Fecundación 2
División celular
División celular
La mórula y el blastocisto
La mórula y el blastocisto
Previous Set Previous Picture Next Set Next Picture