Skip Navigation

Cine

Corazón y sistema circulatorio


 

3 semanas

Compre ahoraDe La biología del desarrollo prenatal

Guión: Dika sel ọbara nke mbụ na – aputa n’ime nkochi ime akwa nwa, iko ọbara na amalite itopụta n’ahụ ẹmbrayo niile, tuubu nke mkpụrụobi na aputakwa ihe.

N’otu mgbe ahụ, mkpụrụobi nke na eto ọsọ ọsọ ekeji sibe n’ime onwe ya dịka ọnọdụ digasi iche iche malitekwa tobe.

Mkpụrụobi ga – ebido kụba n’izu atọ na otu ụbọchi nke na – esote mmekọta spam nke nwoke na akwa nke nwanyị.

Ihe na-ebughari mmẹ ẹ n’ahụ n’ile bụ ihe nke mbụ n’ahụ mmadụ, ma ọ bukwa otu ogan yiri onwe ha, na-enweta ọnọdụ na - arụ orụ ofuma.

Todas las edades en referencia a la fecundación, no al último período menstrual.
 <  Anterior    Ver fotos instantáneas    Siguiente  > 
Corazón y sistema circulatorio
Corazón y sistema circulatorio
El plegamiento del embrión
El plegamiento del embrión
El plegamiento del embrión
El plegamiento del embrión
Desarrollo del corazón
Desarrollo del corazón
El embrión y el saco vitelino
El embrión y el saco vitelino
Desarrollo embrionario
Desarrollo embrionario
Previous Set Previous Picture Next Set Next Picture