CineFormación de sangre en el hígado |
Compre ahoraDe La biología del desarrollo prenatal |
Guión: N’izu isii, Ọkpụkpụ sel nke ọbara ebidola ịpụta N’ime umeji ebe limfosaiti ewerela ọnọdụ. Udị sel ọbara ọcha a bụ ihe dị oke mkpa n’otito nke sistem na-egbochi oria dị iche iche. Daiafram, bụ ihe mbụ dị mkpa eji eku ume, ka ana akpụtakarị n’izu isii. |
Todas las edades en referencia a la fecundación, no al último período menstrual.
|
< Anterior | Ver fotos instantáneas | Siguiente > |