CineTres mil millones de pares de bases por célula |
Compre ahoraDe La biología del desarrollo prenatal |
Guión: Otu n’ime sel ndị a na–enwe rahurahu njeri atọ ụmụ ịrigịhi ihe ndia gbara abụọ abụọ. DNA di na otu sel na–enwe ama buru ibu nke bụ na ọbụrụ na – etinye ya n’okwu ederede, naani ideputa mkpụrụ edemede mkpado ukwu nke ọbụla ga–eri iwe ihe kariri mpempe akwukwọ kariri otu nde na okara! Ọ bụrụ na edebe ya isi na isi, DNA nọ n’ime otu sel mmadu na – eru ihe dịka fiiti atọ na ụzọ otu n’ime atọ ma ọ bụ otu mita. |
Todas las edades en referencia a la fecundación, no al último período menstrual.
|
< Anterior | Ver fotos instantáneas | Siguiente > |