CineDe la fecundación al nacimiento y los años siguientes |
Compre ahoraDe La biología del desarrollo prenatal |
Guión: Site na njikọ spam nwoke na akwa nwanyi ruo n’ọmụmụ nwa ma ọ bụ karia oge ahụ, otito mmadụ na-agbanwe agbanwe na-agakwa n’ihu ma dikwa mgbagwojuanya. Ihe nchọpụta ohụụ gbasara usoro a togburu onwe ya. gosiri mmetụta dị mkpa na n’otito nwa ebu n’afọ na ahụike nke ndụ. Dika nghota anyi n’ihe gbasara mmalite otito mmadụ na abawanye, otu a ka ikikere anyi ikwalite ahụike na-abawanyekwa ma mgbe adị ime ma mgbe amụrụ nwa. |
Todas las edades en referencia a la fecundación, no al último período menstrual.
|
< Anterior | Siguiente > |