CineHemisferios cerebrales |
Compre ahoraDe La biología del desarrollo prenatal |
Guión: IZU ISE N’etiti izu anọ na izu ise, ụbụrụ ga-aga n’ihu n’ito ọsọ ọsọ na ekewa n’uzo ise ahụrụ anya. Isi nwa na-ewe ihe dika otụ n’ime atọ nke ogo niile nwa nọ n’afọ. Akụkụ ụbụrụ nke amamihe apụta, ga-ewere nwayọọ bụrụzie akụkụ ụbụrụ nke kachasi ibụ. Ọrụ niile nke akụkụ ụbụrụ amamihe ga emecha jikota gunyere echiche, mmụta, ncheta, ekwumekwu, ịhụ ụzọ, inụ ihe, mmeghari onwe, na imata ụzọ esi eme ihe. |
Todas las edades en referencia a la fecundación, no al último período menstrual.
|
< Anterior | Ver fotos instantáneas | Siguiente > |