CineADN |
Compre ahoraDe La biología del desarrollo prenatal |
Guión: Kromozon iri anọ na isii nke zaigọtụ na - anọchite ihe pụrụ iche nke mbụ nke bụ njirimara agbụrụ zuru oke nke mmadụ ọhụrụ ahụ. Isi atụmaatụ a na - ebiri n’ime ntachiri ụmụ irighiri ihe gwọkọrọ agwọkọ nke ana - akpọ DNA. Ha na–ebu ndụmọdụ maka usoro otito nke ahụ niile. Ụmụ irighi ihe a ana akpọ DNA yiri mbụbe ahikọrọ ahịkọ nke amara dịka heliks gbara mkpị. Ihe mebere ụkwụ mbube ndị a bụ ụmụ irighịri ihe ndị a gbara abụọ abụọ, ma ọ bụ ihe mgbakasi ukwu ana-akpọ Gwanine, sitosin, adenin, na tamin. Gwanine na sitosin naanị na-agakọta, ebe adenin na tamin na - agakọtakwa. |
Todas las edades en referencia a la fecundación, no al último período menstrual.
|
< Anterior | Ver fotos instantáneas | Siguiente > |