CineEl plegamiento del embrión |
| Compre ahoraDe La biología del desarrollo prenatal |
|
Guión: N’ime izu atọ na izu anọ, atumatụ nke ahụ mmadụ na - amalitekwa di ka ụbụrụ, ogidigi azụ, na mkpụrụobi nke ẹmbrayo, a na – amata ha n’enweghi nsogbu otu aka ahụkwa, ebe ihe na-ekochi ime akwa nwa dị. Otito ọsịsọ na – ebute njikọ nke ẹmbrayo amarala na ọ di abadaba. Usoro dị otu a na etinyekọta mpaghara nkochi ime akwa nwa n’ime mgbochi nke sistem na - ahụ maka ogwugwa nri na akpụpụtakwa eze obi nakwa oghere dị n’afọ nke mmadụ na – etote etote. IZU ANỌ |
|
Todas las edades en referencia a la fecundación, no al último período menstrual.
|
| < Anterior | Ver fotos instantáneas | Siguiente > |
|
|




